II. IHE EMERE 20

1 O rue, mb͕e ihe ndia gasiri, na umu Moab, na umu Amon, ha na ufọdu site na ndi ọzọ, biara imegide Jehoshafat n’agha. 2 Madu ufọdu we bia gosi…

II. IHE EMERE 21

1 Jehoshafat we so nna-ya-hà dina n’ọnwu, elìe ya n’ebe elìri nna-ya-hà n’obodo Devid: Jehoram nwa-ya we buru eze n’ọnọdu-ya. 2 O nwe-kwa-ra umu-nne-ndikom, bú umu Jehoshafat, aha-ha bu Azaraia,…

II. IHE EMERE 22

1 Ndi bi na Jerusalem we me Ehazaia nwa-ya nke-ntà eze n’ọnọdu ya: n’ihi na usu ndi nāpunara madu ihe, bú ndi soro ndi Arebia ba n’ọmuma-ulo-ikwū, b͕uru ndi nile…

II. IHE EMERE 23

1 Ma n’arọ nke-asa Jehoiaba mere onwe-ya ka ọ di ike, o we chita ndi-isi usu nile nke ọgu ndikom ise, bú Azaraia nwa Jehoram, na Ishmael nwa Jehohanan, na…

II. IHE EMERE 24

1 Joash b͕ara arọ asa mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze ọgu arọ abua na Jerusalem: aha nne-ya bu Zibia nke Bia-sheba. 2 Joash we me ihe…

II. IHE EMERE 25

1 Amazaia b͕ara orú arọ na ise mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze orú arọ na iteghete nime Jerusalem: aha nne-ya bu Jehoadan nke Jerusalem. 2 O…

II. IHE EMERE 26

1 Ndi nile nke Juda we were Uzaia, ma onye ahu b͕ara arọ iri na isi, ha we me ya eze n’ọnọdu nna-ya Amazaia. 2 Ya onwe-ya wuru Ilot, nyeghachi…

II. IHE EMERE 27

1 Orú arọ na ise ka Jotam b͕ara mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze arọ iri na isi nime Jerusalem: aha nne-ya bu Jerusha nwa-nwayi Zedok. 2…

II. IHE EMERE 28

1 Orú arọ ka Ehaz b͕ara mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze arọ iri na isi nime Jerusalem: ma o meghi ihe ziri ezi n’anya Jehova, dika…

II. IHE EMERE 29

1 Hezekaia malitere ibu eze mb͕e ọ b͕ara orú arọ na ise; o we buru eze orú arọ na iteghete nime Jerusalem: aha nne-ya bu Abaija nwa-nwayi Zekaraia. 2 O…