II. IHE EMERE 30
1 Hezekaia we zigara Israel na Juda nile ozi, ọzọ kwa, o degara Efraim na Manase akwukwọ-ozi, ka ha biarue ulo Jehova nime Jerusalem, imere Jehova, bú Chineke Israel, ememe…
1 Hezekaia we zigara Israel na Juda nile ozi, ọzọ kwa, o degara Efraim na Manase akwukwọ-ozi, ka ha biarue ulo Jehova nime Jerusalem, imere Jehova, bú Chineke Israel, ememe…
1 Ma mb͕e emere ka ihe a nile gwusia, Israel nile ndi ahuru n’ebe ahu puru jerue obodo nile nke Juda, titue ogidi nile, b͕utu kwa Asherim, kwatu kwa ebe…
1 Mb͕e ihe ndia na ezi-okwu a gasiri, Senakerib, bú eze Asiria, biara, ba nime Juda, we ma ulo-ikwū-ya imegide obodo nile ewusiri ike, si na o gētipú ha nye…
1 Manase b͕ara arọ iri na abua mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze ọgu arọ abua na iri na ise nime Jerusalem. 2 O me ihe jọrọ…
1 Josaia b͕ara arọ asatọ mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze orú arọ na iri na otù nime Jerusalem. 2 O me ihe ziri ezi n’anya Jehova,…
1 Josaia we mere Jehova ememe ngabiga nime Jerusalem: ha we b͕ue anu ngabiga n’ubọchi nke-iri-na-anọ nke ọnwa mbu. 2 O we guzo ndi-nchu-àjà n’ihe-ndebe nile ha, me ka ha…
1 Ndi ala ahu we kuru Jehoahaz nwa Josaia, me ya eze n’ọnọdu nna-ya nime Jerusalem. 2 Joahaz b͕ara orú arọ na atọ mb͕e ọ malitere ibu eze; o we…
1 Ma n’arọ mbu nke Sairọs, bú eze Peasia, ka okwu Jehova nke sitere n’ọnu Jeremaia we rè, Jehova kpọtere mọ nke Sairọs, bú eze Peasia, o we kwusa n’ala-eze-ya…
1 Ma ndia bu umu ala ahu anāchi achi ndi nārigo, bú ndi sitere na ndọta-n’agha ahu nke ndi emere ka ha je biri n’ala ọzọ, ndi Nebukadneza, bú eze…
1 Ọnwa nke-asa we rue, umu Israel nọ kwa n’obodo nile ha, ndi ahu we chikọta onwe-ha dika otù onye rue Jerusalem. 2 Jeshua nwa Jozadak, na umu-nne-ya, bú ndi-nchu-àjà,…