NKPUGHE 1

1 Nkpughe nke Jisus Kraist, nke Chineke nyere Ya igosi ndi-orù-Ya, bú ihe nāghaghi iputa n’isi nso: O we site n’aka mọ-ozi-Ya ziga we gosi Jọn orù-Ya; 2 onye b͕ara…

NKPUGHE 2

1 Degara mọ-ozi nke nzukọ Kraist di n’Efesọs akwukwọ, si, Ihe ndia ka Ọ nēkwu, bú Onye nēji kpakpando asa ahu n’aka-nri-Ya, Onye nējeghari n’etiti ihe-idọba-oriọna asa ahu nke eji…

NKPUGHE 3

1 Dega-kwa-ra mọ-ozi nke nzukọ Kraist di na Sadis akwukwọ, si, Ihe ndia ka Ọ nēkwu, bú Onye nwere Mọ asa ahu nke Chineke, na kpakpando asa ahu: Amataram, ọlu-gi…

NKPUGHE 4

1 Mb͕e ihe ndia gasiri m’we hu, ma le, ọnu-uzọ ka o gheworo oghe n’elu-igwe, olu mbu m’nu-kwa-ra, olu dika nke opì nākpayerem uka, otù onye nāsi, Rigota n’ebe a,…

NKPUGHE 5

1 M’we hu akwukwọ nke edere ya-ri ihe n’ime na azu, nke eji-kwa-rari akàrà asa kasie ya ike, ka ọ di n’aka-nri Onye ahu Nke nānọkwasi n’oche-eze ahu. 2 M’we…

NKPUGHE 6

1 M’we hu mb͕e Nwa-aturu ahu saghere otù nime akàrà asa ahu, m’we nu otù nime ihe anọ ahu nke di ndu, ka ọ nāsi, dika agāsi na o ji…

NKPUGHE 7

1 Mb͕e nka gasiri m’we hu ndi-mọ-ozi anọ ka ha nēguzo n’elu nkuku anọ nke uwa, nējidesi ifufe anọ nke uwa ike, ka ifufe ọ bula we ghara ife n’elu…

NKPUGHE 8

1 Mb͕e Ọ saghe-kwa-ra akàrà nke-asa, ewe dere ji n’elu-igwe oge ra ka nkera nke otù hour. 2 M’we hu ndi-mọ-ozi asa ahu ndi nēguzo n’iru Chineke; ewe nye ha…

NKPUGHE 9

1 Mọ-ozi nke-ise we fùa opì, m’we hu kpakpando nke sitereri n’elu-igwe da n’uwa: ewe nye ya nkpisi-ugodi nke olùlù nke abyss ahu. 2 O we meghe olùlù nke abyss…

NKPUGHE 10

1 M’we hu mọ-ozi ọzọ di ike, ka ọ nēsi n’elu-igwe ridata, nke eb͕okwasiworo ya igwe-oji dika uwe; eke-na-ogwurugwu ahu di kwa n’isi-ya, iru-ya di kwa ka anyanwu, ukwu-ya abua…