NKPUGHE 21

1 M’we hu elu-igwe ọhu na uwa ọhu: n’ihi na elu-igwe mbu ahu na uwa mbu ahu gabigarari; oké osimiri adighi kwa ọzọ. 2 M’we hu obodo nsọ ahu, bú…

NKPUGHE 22

1 O we gosim osimiri nke miri nke ndu, nēnwu dika crystal, ka ọ nēsi n’oche-eze Chineke na nke Nwa-aturu ahu puta, 2 n’etiti amá-ya. N’akuku a na n’akuku nke-ọzọ…