ABÙ ỌMA 69
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Shoshannim. Abù Ọma nke Devid. 1 Zọputam, Chineke; N’ihi na miri abiaruwo nkpuru-obim. 2 Emikpuwom n’urọ nke ebe di omimi, ọ dighi kwa…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Shoshannim. Abù Ọma nke Devid. 1 Zọputam, Chineke; N’ihi na miri abiaruwo nkpuru-obim. 2 Emikpuwom n’urọ nke ebe di omimi, ọ dighi kwa…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke Devid; ime ka echeta. 1 Chineke, bia ọsọsọ inaputam; Jehova, bia ọsọsọ iyerem aka. 2 Ka ihere me ha, ka ha…
1 Nime Gi, Jehova, ka m’b͕abàworo: Ekwela ka ihere mem rue mb͕e ebighi-ebi. 2 N’ezi omume-Gi naputam, me ka m’b͕apu: Tọrọm nti-Gi n’ala, zọputam. 3 Ghọrọm oké nkume nke ebe-obibi,…
Abù Ọma nke Solomon. 1 Chineke, nye eze ikpé-Gi nile, Nye kwa nwa eze ezi omume-Gi. 2 O gēji ezi omume kpe ndi-Gi ikpe, O gēji kwa ikpe ziri ezi…
Abù Ọma Esaf. 1 N’ezie Chineke di nma n’ebe Israel nọ, Bú n’ebe ndi di ọcha n’obi nọ. 2 Ma mu onwem, ọ fọduru nwantī ka ukwum abua wezuga onwe-ha;…
Maschil Esaf. 1 Chineke, n’ìhi gini ka I juworo ayi aju rue mb͕e ebighi-ebi? N’ìhi gini ka iwe Gi nākwu anwuru imegide ìgwè aturu nke ọzùzù-anu-Gi? 2 Cheta nzukọ-Gi, nke…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Al-tashheth. Abù Ọma Esaf, Abù. 1 Ayi ekelewo Gi, Chineke; Ayi ekelewo ekele, aha-Gi di kwa nso: Ha akọwọ akukọ bayere oké ọlu-Gi nile….
Abu Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’ubọ-akwara. Abù Ọma Esaf, Abù. 1 Onye amaworo na Juda ka Chineke bu: N’Israel ka aha-Ya di uku. 2 Ọ bu kwa na Selem…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; dika Jeduthun si abù abù. Abù Ọma Esaf. 1 Olum ka m’nēji etiku Chineke, m’gēti kwa nkpu; Olum ka m’nēji etiku Chineke, Ọ gāṅakwam…
Maschil Esaf. 1 Ndim, ǹanu nti n’iwum: Tọnu nti n’ala inu okwu nile nke ọnum. 2 M’gāsaghe ọnum n’itu ilu: M’gēkwuwa okwu-omimi di iche iche n’uba, bú nke sitere na…