ABÙ ỌMA 79
Abù Ọma Esaf. 1 Chineke, mba di iche iche abatawo n’ihe-nketa-Gi; Ha emeruwo ulo uku Gi di nsọ; Ha emewo Jerusalem ka ọ ghọ ihe etikpọro etikpọ. 2 Ha ewerewo…
Abù Ọma Esaf. 1 Chineke, mba di iche iche abatawo n’ihe-nketa-Gi; Ha emeruwo ulo uku Gi di nsọ; Ha emewo Jerusalem ka ọ ghọ ihe etikpọro etikpọ. 2 Ha ewerewo…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Shoshannim Eduth. Abù Ọma nke Esaf. 1 Gi Onye nāzu Israel dika aturu, ṅa nti, Gi Onye nēdu Josef dika ìgwè ewu na…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Gittith. Abù Ọma nke Esaf. 1 Tikuenu Chineke, bú ike-ayi, nkpu ọṅụ: Tikusienu Chineke nke Jekob nkpu ọṅụ ike. 2 Bulienu abù ọma,…
Abù Ọma Esaf. 1 Chineke nēguzo Onwe-ya nime nzukọ Chineke; N’etiti chi nile ka Ọ nēkpe ikpe. 2 Rùe ole mb͕e ka unu gēkpe ikpe ajọ omume? Rù kwa ole…
Abù, bú Abù Ọma Esaf. 1 Chineke, edebela ọnu-Gi du: Ab͕ala nkiti, anọ-kwa-la jū, Chineke. 2 N’ihi na, le, ndi-iro-Gi nāb͕a aghara: Ọzọ, ndi nākpọ Gi asì ebuliwo isi-ha. 3…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Aba: n’elu Gittith. Abù Ọma umu Kora. 1 Le ka ebe-obibi-Gi nile si buru eba ahuru n’anya nke-uku, Jehova nke usu nile nke ndi-agha! 2…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma umu Kora. 1 Jehova, ihe ala-Gi atọwo Gi utọ: I mewo ndi Jekob adọtara n’agha ka ha lata. 2 I bupuwo ajọ…
Ekpere Devid. 1 Jehova, tọ nti-Gi n’ala, zam; N’ihi na onye ewedara n’ala na ob͕eye ka m’bu. 2 Debe nkpuru-obim; n’ihi na onye-ebere ka m’bu: Gi onwe-gi Chinekem, zọputa orù-Gi…
Abù Ọma umu Kora; Abù. 1 Ntọ-ala-Ya di n’ugwu nsọ nile. 2 Jehova nāhu ọnu-uzọ-ama nile nke Zaion Kari ebe-obibi nile nke Jekob. 3 Ihe di iche iche nke di…
Abù, bú Abù Ọma Umu Kora; nke diri Onye-isi Abù; n’elu Mahalath Leannoth. Maschil Himan, bú onye-Ezrahait. 1 Jehova, Chineke nke nzọputam, N’ehihie ka m’tiworo nkpu, n’abali kwa, n’iru Gi:…