ABÙ ỌMA 89

Maschil Itan, bú onye-Ezrahait. 1 Ebere nile nke jehova ka m’gābù abù-ha rue mb͕e ebighi-ebi: Ọb͕ọ nile ka m’gēwere ọnum me ka ha mara ikwesi-ntukwasi-obi-Gi. 2 N’ihi na asiwom, Rue…

ABÙ ỌMA 90

Ekpere Moses, Bú onye nke Chineke. 1 Onye-nwe-ayi, ebe-obibi ka Gi onwe-gi buworo ayi N’ọb͕ọ nile. 2 Tutu amuputa ugwu, Ma-ọbu tutu I kpua uwa na elu-uwa dum madu bi,…

ABÙ ỌMA 91

1 Onye nēbi n’ebe-nzuzo nke Onye kachasi ihe nile elu, Ọ bu n’okpuru ǹdò nke Onye puru ime ihe nile ka ọ nānọ ọnọdu-abali. 2 M’gāsi Jehova, I bu ebe-nb͕abàm…

ABÙ ỌMA 92

Abù Ọma, bú Abù diri ubọchi-izu-ike. 1 Ọ bu ezi ihe ikele Jehova ekele, Na ibùku aha-Gi abù ọma, Gi Onye kachasi ihe nile elu: 2 Igosi ebere-Gi n’ututu, Igosi…

ABÙ ỌMA 93

1 Jehova bu eze; idi-elu ka O yiriworo dika uwe; Jehova eyiriwo uwe, O werewo ike ke Onwe-ya n’úkwù: Ọzọ, elu-uwa dum madu bi nēguzosi ike, adighi-ewezuga ya n’ọnọdu-ya. 2…

ABÙ ỌMA 94

1 Chineke nke ọ́bọ̀ nile, Jehova, Chineke nke ọ́bọ̀ nile, nwuputa ìhè. 2 Bulie Onwe-gi, Onye-ikpe nke uwa: Nyeghachi ndi-npako nmeso-ha. 3 Jehova, rùe ole mb͕e ka ndi nēmebi iwu,…

ABÙ ỌMA 95

1 Bianu, ka ayi tikue Jehova nkpu ọṅù: Ka ayi tikusie oké nkume nke nzọputa-ayi nkpu ọṅù ike. 2 Ka ayi were ekele bia n’iru Ya, Ka ayi were abù…

ABÙ ỌMA 96

1 Bùkuenu Jehova abù ọhu: Bùkuenu Jehova abù, unu uwa nile. 2 Bùkuenu Jehova abù, gọzienu aha-Ya; Nēzisanu ozi nzọputa-Ya site n’otù ubọchi rue ubọchi ọzọ. 3 Kọsanu akukọ ebube-Ya…

ABÙ ỌMA 97

1 Jehova bu eze; ka uwa tegharia egwu ọṅù; Ka ala bara uba nke di oké osimiri buruburu ṅuria. 2 Igwe-oji na oké ọchichiri di Ya buruburu: Ezi omume na…

ABÙ ỌMA 98

Abù Ọma. 1 Bùkuenu Jehova abù ọhu; N’ihi na Ọ luwo oké ọlu di iche iche; Aka-nri-Ya na ogwe-aka-Ya di nsọ enyewo Ya nzọputa. 2 Jehova emewo ka amara nzọputa-Ya:…