ABÙ ỌMA 99

1 Jehova bu eze; ka ndi nile di iche iche ma jijiji: Ọ nēbi n’etiti cherubim; ka uwa me nkpatu. 2 Jehova di uku nime Zaion; Onye di elu ka…

ABÙ ỌMA 100

Abù Ọma ikele ekele. 1 Tikusienu Johova nkpu ọṅù ike, uwa nile. 2 Werenu ọṅù fè Jehova òfùfè: Werenu iti-nkpu ọṅù bia n’iru Ya. 3 Maranu na Jehova, Ya onwe-ya…

ABÙ ỌMA 101

Abù Ọma Devid. 1 Ebere na ezi ikpé ka M’gābù n’abù: Gi, Jehova, ka m’gabùku abù ọma. 2 M’gēnwe uche n’uzọ zuru okè: Òle mb͕e I gābiakutem? M’gējeghari n’etiti ulom…

ABÙ ỌMA 102

Ekpere nke onye ewedara n’ala mb͕e ike adighi ya, o we nēkwuwa okwu ntamu-ya n’iru Jehova. 1 Jehova, nuru ekperem, Ka ntikum ru kwa Gi nti. 2 Ezonarilam iru-Gi n’ubọchi…

ABÙ ỌMA 103

Abù Ọma nke Devid. 1 Gọzie Jehova, nkpuru-obim; Ka ihe nile nke di nimem gọzi kwa aha nsọ Ya. 2 Gọzie Jehova, nkpuru-obim, Echezọ-kwa-la nmeso ọma Ya O nēmeso gi:…

ABÙ ỌMA 104

1 Gọzie Jehova, nkpuru-obim. Jehova, Chinekem I di uku nke-uku; Ebube na ima-nma ka I yiriworo dika uwe. 2 Gi Onye nēji ìhè kpuchi Onwe-gi dika uwe-nb͕okwasi; Onye nēseti elu-igwe…

ABÙ ỌMA 105

1 Kelenu Jehova, kpọkuenu aha-Ya; Menu ka amara omume-Ya nile n’etiti ndi nile n’uwa. 2 Bùkuenu Ya abù, bùkuenu Ya abù ọma; Tugharinu uche n’oké ọlu-Ya nile. 3 Nētonu onwe-unu…

ABÙ ỌMA 106

1 Tonu Ja. Kelenu Jehova; n’ihi na Ọ di nma: N’ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di. 2 Ònye gākọ akukọ idi-ike nile nke Jehova? Ònye gēme ka anuru…

ABÙ ỌMA 107

1 Kelenu Jehova; n’ihi na Ọ di nma: N’ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di. 2 Ka ndi Jehova b͕aputaworo nāsi otú a, Bú ndi Ọ b͕aputaworo n’aka onye-nkpab͕u;…

ABÙ ỌMA 108

Abù, Abù Ọma Devid. 1 Edoziwo obim, Chineke; M’gābù abù, e, m’gābù abù ọma, ọbuná nsọpurum ka m’gēji bù abù. 2 Teta, une na ubọ-akwara: M’gākpọte chi-ọbubọ. 3 M’gēkele Gi…