ABÙ ỌMA 109
Abú Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Chineke nke otutom, ab͕ala nkiti; 2 N’ihi na ọnu onye nēmebi iwu na ọnu aghughọ ka ha sagheworo megidem: Ha…
Abú Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Chineke nke otutom, ab͕ala nkiti; 2 N’ihi na ọnu onye nēmebi iwu na ọnu aghughọ ka ha sagheworo megidem: Ha…
Abù Ọma Devid. 1 Ihe nke si n’ọnu Jehova puta nāsi onye-nwem, Nọdu ala n’aka-nrim, Rue mb͕e M’gēdo ndi-iro-gi ka ihe-nb͕akwasi diri ukwu-gi abua. 2 Nkpa-n’aka nke ike-gi ka Jehova…
1 Tonu Ja. M’gēwere obim nile kele Jehova, N’ìzu nzuzo nke ndi ziri ezi, na nime nzukọ Israel. 2 Ọlu nile nke Jehova di uku, Buru ihe ndi nile ha…
1 Tonu Ja. Onye ihe nāgara nke-ọma ka nwoke ahu bu nke nātu egwu Jehova. Nke ihe nile O nyere n’iwu nātọ utọ nke-uku. 2 Ndi-dike ka nkpuru-ya gābu n’uwa:…
1 Tonu Ja. Tonu, unu ndi-orù Jehova, Tonu aha Jehova. 2 Ka aha Jehova buru ihe agọziri agọzi Site n’ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi. 3 Site n’ọwuwa anyanwu rue…
1 Mb͕e Israel siri n’Ijipt puta, Mb͕e ulo Jekob siri na ndi nātatọ okwu puta; 2 Juda ghọro ebe nsọ Ya, Israel ghọrọ ala Ọ nāchi. 3 Oké osimiri huru…
1 Ọ bughi ayi, Jehova, ọ bughi ayi, Kama ọ bu aha-Gi ka I gēnye nsọpuru, N’ihi ebere-Gi, na n’ihi ezi-okwu-Gi. 2 N’ìhi gini ka mba nile nāsi, Biko, òle…
1 Ahurum Jehova n’anya, n’ihi na Ọ nānu Olum, bú aririọ-amaram nile. 2 N’ihi na Ọ tọwo nti-Ya n’ala n’ebe m’nọ, Ogologo ubọchi nile nke ndum ka m’ga-akpọku kwa Ya….
1 Tonu Jehova, unu mba nile; Janu Ya, unu ndi nile di iche iche. 2 N’ihi na ebere-Ya di ike n’aru ayi; Ọzọ, ezi-okwu nke Jehova nādiru mb͕e ebighi-ebi. Tonu…
1 Kelenu Jehova; n’ihi na Ọ di nma: N’ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di. 2 Biko, ka Israel si, Na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di. 3 Biko,…