AISAIA 8
1 Jehova we sim, Were n’onwe-gi otù oké mbadamba ihe, ji kwa ihe madu ji ede ihe-odide dekwasi ya, Nka diri Maha-shalal-hash-baz; 2 M’gēme kwa ka ndi-àmà nke kwesiri ntukwasi-obi…
1 Jehova we sim, Were n’onwe-gi otù oké mbadamba ihe, ji kwa ihe madu ji ede ihe-odide dekwasi ya, Nka diri Maha-shalal-hash-baz; 2 M’gēme kwa ka ndi-àmà nke kwesiri ntukwasi-obi…
1 N’ihi ha ọ dighi nb͕achi gādiri nwanyi nke nkpà kpara. Na mb͕e mbu O mere ka elelia ala Zebulun na ala Naftali, ma na mb͕e ikpe-azu ka O meworo…
1 Ahuhu gādiri ndi nātọ ukpuru di iche iche nke ajọ ihe, na ndi-ode-akwukwọ nke deworo nmeb͕u n’akwukwọ: 2 iwezuga ndi nēnweghi ike n’ezi ikpé, na inapu ikpé ziri ezi…
1 Ome gēsi kwa n’ogwe-osisi Jesi puta, otù alaka nke sitere na nkpọrọgwu-ya gāmi kwa nkpuru: 2 Mọ nke Jehova gēnwe kwa ọnọdu-Ya n’aru ya, bú Mọ nke amam-ihe na…
1 I gāsi kwa n’ubọchi ahu, M’gēkele Gi, Jehova; N’ihi na ọ bu ezie na I wesaram iwe, ma iwe-Gi alaghachiwo azu, I we kasiem obi. 2 Le, Chineke bu…
1 Ibu eboro Babilon, nke Aisaia nwa Emoz huru. 2 Bulienu ọkọlọtọ n’elu ugwu nke osisi nādighi, welierenu ha olu, fenu aka, ka ha we ba n’ọnu-uzọ nile nke ndi…
1 N’ihi na Jehova gēnwe obi-ebere n’aru Jekob, Ọ gārọputa kwa Israel ọzọ, do ha n’ala-ha: ọbìa gārapara kwa n’aru ha, ha gēme kwa onwe-ha ka ha na ulo Jekob…
1 Ibu ebero Moab. N’ihi na n’otù abali ka ebibiworo Ai nke Moab, me ka ọ la n’iyì; n’ihi na n’otù abali ka ebibiworo Kia nke Moab, me ka ọ…
1 Sinu na Sela n’uzọ ọzara zigara onye nāchi ala umu-aturu, rue ugwu ada Zaion. 2 O gēru kwa na, dika anu-ufe nke nēfefu efefu, dika akwu-nnunu achusara achusa, otú…
1 Ibu eboro Damaskọs. Le, ewezugawo Damaskọs n’ibu obodo, o we ghọ obo-ihe dara ada. 2 Arapuwo obodo nile nke Aroea, ìgwè di iche iche aturu ka ha gādiri, nke…