AISAIA 18

1 Ahuhu gādiri ala ùzù nke ọtutu nkù, nke di n’ofè osimiri nile nke Etiopia: 2 nke nēziga ndi-ukọ̀ n’oké osimiri, ọbuná n’ub͕ọ papyrus di iche iche n’elu miri! Unu…

AISAIA 19

1 Ibu eboro Ijipt. Le, n’igwe-oji nke nāb͕a ọsọ ka Jehova nānọkwasi dika inyinya, O we bia rue Ijipt: ihe-efu nile nke Ijipt gēme kwa nkpatu n’iru Ya, obi Ijipt…

AISAIA 20

1 N’arọ Tatan biaruru Ashdod, mb͕e Sagon, bú eze Asiria, zitere ya, o we buso Ashdod agha, were ya; 2 na mb͕e ahu Jehova kwuru okwu site n’aka Aisaia nwa…

AISAIA 21

1 Ibu eboro ọzara nke oké osimiri. Dika oké ifufe nke di nime Negeb nēfebiga, n’ọzara ka o siworo bia, site n’ala di egwu. 2 Ọhù siri ike ka egosiworom;…

AISAIA 22

1 Ibu eboro ndagwurugwu nke ọhù. Ọ bu kwa gini nēme gi, na i rigoworo n’elu ulo nile, ka i ra? 2 Gi nke juputara na nbib͕ọ, obodo nke nātu…

AISAIA 23

1 Ibu eboro Taia. Kwasienu ákwá ike, unu ub͕ọ nke Tashish; n’ihi na ebibiwo ya, ulo we ghara idi ya, uzọ-nbata ghara kwa idi ya: esiwo n’ala Kitim kpughere ha…

AISAIA 24

1 Le, Jehova nāb͕aba uwa ọtọ, Ọ nēme kwa ka ọ tọb͕ọrọ n’efu, Ọ nēkpùta kwa ya iru, me ka ndi bi nime ya b͕asa. 2 O gēru kwa, na…

AISAIA 25

1 Jehova, Chinekem ka I bu; m’gēme ka I di elu, m’gēkele aha-Gi; n’ihi na I mewo ihe-ebube, bú ndum-ọdu di iche iche site na mb͕e di anya gara aga,…

AISAIA 26

1 N’ubọchi ahu ka agābù abù a n’ala Juda: Obodo siri ike ka ayi nwere; nzọputa ka O gēdo ka ọ buru mb͕idi-ya nile na ékpè-ya. 2 Meghenu ọnu-uzọ-ama nile,…

AISAIA 27

1 N’ubọchi ahu Jehova gēwere mma-agha-Ya di arọ́ di uku di ike ji nmehie-ha leta leviathan, bú agwọ nāb͕a ọsọ, na leviathan, bú agwọ b͕agọrọ ab͕agọ; Ọ gēb͕u kwa ogologo…