AISAIA 28

1 Ahuhu gādiri okpu-eze npako nke ndi Efraim nāṅubiga manya ókè, ahuhu gādi-kwa-ra okoko-ọhia nākpọnwu akpọnwu nke ima-nma-ya mara nma, nke di n’isi nke ndagwurugwu di urù nke ndi manya-vine…

AISAIA 29

1 Ahuhu gādiri Eriel, Eriel, bú obodo ebe Devid mara ulo-ikwū-ya! Tukwasinu arọ n’arọ; ka ememe nile b͕agharute na mb͕e-ha: 2 M’gākpab͕u kwa Eriel, ize-ume na isu-ude gādi kwa: o…

AISAIA 30

1 Ahuhu gādiri umu nēwezuga onwe-ha, ọ bu ihe si n’ọnu Jehova puta, ndi nēme ihe ezubeworo, ma o siteghi n’akam; ndi ji ihe-nkpuchi ekpuchi ihe, ma ọ bughi nke…

AISAIA 31

1 Ahuhu gādiri ndi ahu ndi nārida n’Ijipt ka ewe yere ha aka, ndi nādabere kwa inyinya, tukwasi obi n’ub͕ọ-ala, n’ihi na ha di ọtutu, tukwasi kwa obi na ndi-inyinya,…

AISAIA 32

1 Le, n’ezi omume ka otù eze gābu eze, ndi-isi kwa, n’ikpé ziri ezi ka ha gābu ndi-isi. 2 Otù onye gādi kwa ka ebe izonari ifufe, na ebe-nzuzo ipu…

AISAIA 33

1 Ahuhu gādiri gi onye nāpunara madu ihe, ma gi onwe-gi bu onye anāpunaraghi ihe; onye nāghọb͕u kwa aghọb͕u, ma ha aghọb͕ughi gi! mb͕e i napubìri madu ihe, agāpunara gi…

AISAIA 34

1 Bianu nso, unu mba, inu ihe; unu ndi di iche iche kwa, ṅanu nti: ka uwa nu, ya na ùjú-ya; elu-uwa dum madu bi, na ihe nile si nime…

AISAIA 35

1 Obi gātọ ọzara na ala kpọrọ nku utọ; ala ihe nādighi gēteghari kwa egwú ọṅù, b͕awa okoko-ọhia, dika rose. 2 Ọ gāb͕awa nke-uku, teghari kwa egwú ọṅù, e, n’iteghari-egwú-ọṅù…

AISAIA 36

1 O rue, n’arọ nke-iri-na-anọ nke eze, bú Hezekaia, na Senakerib, bú eze Asiria, rigoro imegide obodo nile ewusiri ike nke Juda, were ha. 2 Eze Asiria we si na…

AISAIA 37

1 O rue, mb͕e eze, bú Hezekaia, nuru ya, na ọ dọwara uwe-ya nile, were ákwà-nkpe kpuchie onwe-ya, ba n’ulo Jehova. 2 Ọ we zìe Elaiakim, nke bu onye-isi ulo,…