AISAIA 38

1 Na mb͕e ahu Hezekaia riara ọria inwu anwu. Aisaia, bú onye-amuma, bú nwa Emoz, we biakute ya, si ya, Otú a ka Jehova siri, Nye ulo-gi iwu; n’ihi na…

AISAIA 39

1 Na mb͕e ahu Merodak-baladan nwa Baladan, bú eze Babilon, zigara Hezekaia akwukwọ na onyinye-inata-iru-ọma: ọ nu-kwa-ra na Hezekaia riarari ọria, we nwe aru-ike. 2 Hezekaia we ṅuria ọṅu bayere…

AISAIA 40

1 Kasienu, kasienu ndim obi, ka Chineke-unu nāsi. 2 Gwanu Jerusalem okwu gābà ya n’obi, kpọ-kwa-nu ya òkù, si, na obubu-agha-ya ezuwo, na ahuhu ajọ omume-ya atọjuwo Chineke utọ, na…

AISAIA 41

1 B͕anu nkiti gem nti, unu agwe-etiti; ka ndi nile di iche iche b͕anwe kwa ike-ha: ka ha biarue nso; ka ha kwue okwu: ka ayi biarue onwe-ayi nso ikpe…

AISAIA 42

1 Le orùm, onye M’nējide aka; onye nkem M’rọputara, onye ihe-ya tọrọ nkpuru-obim utọ: atukwasiwom ya Mọm; ikpé ka ọ gēweputara mba nile.o 2 Ọ gaghi-eti nkpu, ọ gaghi-eweli kwa…

AISAIA 43

1 Ma ub͕u a, otú a ka Jehova siri, bú Onye kèworo gi, Jekob, Nke kpuwo-kwa-ra gi, Israel: Atula egwu, n’ihi na ab͕aputawom i; akpọwom i n’aha-gi, nkem ka i…

AISAIA 44

1 Ma ub͕u a, nuru, Jekob, bú orùm; nuru kwa, Israel, nke M’rọputara: 2 Otú a ka Jehova siri, bú Onye kèworo gi, Onye kpuwo-kwa-ra gi site n’afọ nne-gi, Nke…

AISAIA 45

1 Otú a ka Jehova siri onye-Ya etere manu, bú Sairọs, onye M’jideworo aka-nri-ya, izọda mba di iche iche n’iru ya, ọ bu kwa úkwù ndi-eze ka M’gēkepu; imeghe uzọ…

AISAIA 46

1 Bel eruruwo ala, Nebo amakpuwo amakpu; arusi nile ha di n’elu anumanu na n’elu anu-ulo: ihe nile unu nēbughariri bu ibu eboro ebo, ha bu ibu eboro anu nāda…

AISAIA 47

1 Rida, we nọdu n’ájá, gi nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke, bú ada Babilon; nọdu n’ala ghara inwe oche-eze, gi ada ndi Kaldea: n’ihi na i gaghi-abu kwa onye ha nākpọ nwanyi…