II. NDI-EZE 14
1 N’arọ nke-abua nke Joash nwa Joahaz, bú eze Israel, ka Amazaia nwa Joash, bú eze Juda, malitere ibu eze. 2 Ọ b͕ara orú arọ na ise mb͕e ọ malitere…
1 N’arọ nke-abua nke Joash nwa Joahaz, bú eze Israel, ka Amazaia nwa Joash, bú eze Juda, malitere ibu eze. 2 Ọ b͕ara orú arọ na ise mb͕e ọ malitere…
1 N’arọ nke-orú-na-asa nke Jeroboam, bú eze Israel, ka Azaraia nwa Amazaia, bú eze Juda, malitere ibu eze. 2 Arọ iri na isi ka ọ b͕ara mb͕e ọ malitere ibu…
1 N’arọ nke-iri-na-asa nke Peka nwa Remalaia ka Ehaz nwa Jotam, bú eze Juda, malitere ibu eze. 2 Orú arọ ka Ehaz b͕ara mb͕e ọ malitere ibu eze; o we…
1 N’arọ nke-iri-na-abua nke Ehaz, bú eze Juda, ka Hoshea nwa Ila malitere ibu eze Israel nime Sameria arọ iteghete. 2 O me ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, nání na…
1 O rue, n’arọ nke-atọ nke Hoshea nwa Ila, bú eze Israel, na Hezekaia nwa Ehaz, bú eze Juda, malitere ibu eze. 2 Orú arọ na ise ka ọ b͕ara…
1 O rue, mb͕e eze, bú Hezakaia, nuru ya, na ọ dọwara uwe-ya nile, were ákwà-nkpe kpuchie onwe-ya, ba n’ulo Jehova. 2 O we zìe Elaiakim, nke bu onye-isi ulo,…
1 Na mb͕e ahu Hezekaia riara ọria inwu anwu. Aisaia, bú onye-amuma, bú nwa Emoz, we biakute ya, si ya, Otú a ka Jehova siri, Nye ulo-gi iwu; n’ihi na…
1 Manase b͕ara arọ iri na abua mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze ọgu arọ abua na iri na ise nime Jerusalem: aha nne-ya bu Hefzi-ba. 2…
1 Josaia b͕ara arọ asatọ mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze orú arọ na iri na otù nime Jerusalem: aha nne-ya bu Jedida nwa Adaia nke Bọkzat….
1 Eze we ziga, ha we chikọta ndi-okenye nile nke Juda na Jerusalem n’ebe ọ nọ. 2 Eze we rigorue ulo Jehova, ya na ndikom nile nke Juda, na ndi…